Jọn 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Nwaanyị Sameria ahụ sịrị ya: “Gịnị mere i ji na-arịọ m ka m nye gị mmiri ka ị ṅụọ ebe ị bụ onye Juu, mụnwa abụrụ nwaanyị Sameria?” (N’ihi na ndị Juu na ndị Sameria anaghị emekọ ihe.)+
9 Nwaanyị Sameria ahụ sịrị ya: “Gịnị mere i ji na-arịọ m ka m nye gị mmiri ka ị ṅụọ ebe ị bụ onye Juu, mụnwa abụrụ nwaanyị Sameria?” (N’ihi na ndị Juu na ndị Sameria anaghị emekọ ihe.)+