1 Samuel 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova nwere ike ime ka mmadụ daa ogbenye, nweekwa ike ime ka mmadụ baa ọgaranya.+ O nwere ike iweda mmadụ ala, nweekwa ike ibuli mmadụ elu.+
7 Jehova nwere ike ime ka mmadụ daa ogbenye, nweekwa ike ime ka mmadụ baa ọgaranya.+ O nwere ike iweda mmadụ ala, nweekwa ike ibuli mmadụ elu.+