Luk 6:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Na-emenụ ebere otú Nna unu na-eme ebere.+ Jọn 13:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụrụ na unu ma ihe ndị a, unu ga-enwe obi ụtọ ma unu na-eme ha.+ Ndị Efesọs 4:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma na-enwerenụ ibe unu obiọma, na-enwekwanụ obi ebere.+ Na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+
32 Ma na-enwerenụ ibe unu obiọma, na-enwekwanụ obi ebere.+ Na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+