-
Jems 1:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ka onye ọnwụnwa bịaara ghara ịsị: “Ọ bụ Chineke na-anwa m.” N’ihi na o nweghị onye nwere ike iji ihe ọjọọ nwaa Chineke, Chineke anaghịkwa eji ihe ọjọọ anwa onye ọ bụla.
-