Matiu 7:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’eziokwu, ònye n’ime unu ka nwa ya ga-arịọ achịcha, ya enye ya nkume? 10 Ma ọ bụ, ya rịọ ya azụ̀, ọ̀ ga-enye ya agwọ?
9 N’eziokwu, ònye n’ime unu ka nwa ya ga-arịọ achịcha, ya enye ya nkume? 10 Ma ọ bụ, ya rịọ ya azụ̀, ọ̀ ga-enye ya agwọ?