Abụ Ọma 98:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O chetala nkwa o kwere na ọ ga-egosi na ọ hụrụ ụlọ Izrel n’anya, gosikwa ha na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ndị niile bi n’ụwa ahụla otú Chineke anyị si zọpụta ndị ya.*+ Aịzaya 41:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ma Izrel, ị bụ ohu m.+ Jekọb, ọ bụ gị ka m họọrọ.+ Ị bụ nwa* Ebreham bụ́ enyi m.+ 9 Esi m n’ebe ụwa sọtụrụ kpọrọ gị.+ Esi m n’ebe kacha anya n’ụwa kpọrọ gị. M sịrị gị, ‘Ị bụ ohu m.+ Ahọrọla m gị. Ajụghị m gị ajụ.+
3 O chetala nkwa o kwere na ọ ga-egosi na ọ hụrụ ụlọ Izrel n’anya, gosikwa ha na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ndị niile bi n’ụwa ahụla otú Chineke anyị si zọpụta ndị ya.*+
8 “Ma Izrel, ị bụ ohu m.+ Jekọb, ọ bụ gị ka m họọrọ.+ Ị bụ nwa* Ebreham bụ́ enyi m.+ 9 Esi m n’ebe ụwa sọtụrụ kpọrọ gị.+ Esi m n’ebe kacha anya n’ụwa kpọrọ gị. M sịrị gị, ‘Ị bụ ohu m.+ Ahọrọla m gị. Ajụghị m gị ajụ.+