Ọpụpụ 8:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị dibịa anwansi ahụ wee sị Fero: “Aka Chineke dị n’ihe a!”*+ Ma obi Fero ka kpọchiri akpọchi, o geghịkwa ha ntị, otú Jehova kwuru.
19 Ndị dibịa anwansi ahụ wee sị Fero: “Aka Chineke dị n’ihe a!”*+ Ma obi Fero ka kpọchiri akpọchi, o geghịkwa ha ntị, otú Jehova kwuru.