46 Meri wee sị: “Mkpụrụ obi m na-eto Jehova,+ 47 agaghịkwa m akwụsị ịṅụrị ọṅụ n’ime Chineke bụ́ Onye Nzọpụta m,+ 48 n’ihi na o chetala ohu ya nwaanyị, onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya.+ N’ihi na si ugbu a gawa, ọgbọ niile ga na-asị na m bụ onye a gọziri agọzi,+