9 Mgbe eze nwaanyị Shiba+ nụrụ akụkọ Solomọn, ọ bịara Jeruselem ka ọ jụọ ya ajụjụ ndị tara akpụ ka ọ mara ma ọ̀ ga-azata ha. Ọtụtụ mmadụ so ya. Ha jikwa kamel dị iche iche buru mmanụ balsam, ọtụtụ ọlaedo,+ na nkume ndị dị oké ọnụ. Ọ gakwuuru Solomọn jụọ ya ihe niile ọ chọrọ ịjụ ya.+