-
Matiu 23:25, 26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, unu bụ ndị ihu abụọ. Unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu dị ka iko na efere azụ ha dị ọcha,+ ma ime ha ruru unyi. Ihe juru unu n’obi bụ anyaukwu+ na ime ihe na-amasị unu.+ 26 Ndị Farisii kpuru ìsì, burunụ ụzọ mee ka ime iko na ime efere dị ọcha, ka azụ ha wee dịkwa ọcha.
-