Levitikọs 27:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “‘Otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ọ bụla+ ala mepụtara bụ nke Jehova, ma ọ̀ bụ ihe mkpụrụ a ghara n’ubi mepụtara ma ọ̀ bụ mkpụrụ osisi. Ọ bụ ihe dị nsọ n’anya Jehova.
30 “‘Otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ọ bụla+ ala mepụtara bụ nke Jehova, ma ọ̀ bụ ihe mkpụrụ a ghara n’ubi mepụtara ma ọ̀ bụ mkpụrụ osisi. Ọ bụ ihe dị nsọ n’anya Jehova.