-
Matiu 23:29-31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, unu bụ ndị ihu abụọ.+ Unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu na-arụ ili ndị amụma ma na-achọ ili* ndị ezi omume mma.+ 30 Unu na-asịkwa, ‘Ọ bụrụ na anyị nọ n’oge nna nna anyị hà, anyị agaraghị eso ha gbuo* ndị amụma.’ 31 N’ihi ya, unu na-agba akaebe na unu bụ ụmụ ndị gburu ndị amụma.+
-