Matiu 16:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jizọs sịrị ha: “Lezienụ anya, kpacharakwanụ anya maka ihe iko achịcha ndị Farisii na ndị Sadusii.”+ Mak 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jizọs dọrọ ha aka ná ntị, sị: “Lezienụ anya. Kpacharanụ anya maka ihe iko achịcha ndị Farisii na ihe iko achịcha Herọd.”+
6 Jizọs sịrị ha: “Lezienụ anya, kpacharakwanụ anya maka ihe iko achịcha ndị Farisii na ndị Sadusii.”+
15 Jizọs dọrọ ha aka ná ntị, sị: “Lezienụ anya. Kpacharanụ anya maka ihe iko achịcha ndị Farisii na ihe iko achịcha Herọd.”+