26 N’ihi ya, unu atụla ha egwu, n’ihi na e nweghị ihe ọ bụla e kpuchiri ekpuchi nke a na-agaghị ekpughe, e nweghịkwa ihe nzuzo a na-agaghị amata.+ 27 Ihe m gwara unu n’ọchịchịrị, kwuonụ ya n’ìhè. Ihe unu nụkwara a takwunyere atakwunye, sinụ n’elu ụlọ kwusaa ya.+