31 N’ihi ya, unu echegbula onwe unu mgbe ọ bụla,+ sị, ‘Gịnị ka anyị ga-eri?’ ma ọ bụ, ‘Gịnị ka anyị ga-aṅụ?’ ma ọ bụ, ‘Gịnị ka anyị ga-eyi?’+ 32 N’ihi na ihe ndị a niile bụ ihe ndị mba ọzọ na-achụsi ike. Nna unu nke eluigwe ma na ihe ndị a niile dị unu mkpa.