Ndị Efesọs 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, kwụrụnụ chịm. Werenụ eziokwu kee úkwù unu.+ Yirinụ ezi omume ka ihe e ji echebe obi,+ 1 Pita 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, keenụ ájị̀ n’ume maka ọrụ.+ Na-echenụ echiche nke ọma n’ihe niile.+ Nweenụ olileanya na Chineke ga-emere unu amara mgbe Jizọs Kraịst ga-egosi ike ya.
13 N’ihi ya, keenụ ájị̀ n’ume maka ọrụ.+ Na-echenụ echiche nke ọma n’ihe niile.+ Nweenụ olileanya na Chineke ga-emere unu amara mgbe Jizọs Kraịst ga-egosi ike ya.