Jems 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, na-emenụ ihe Chineke kwuru.+ Unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị na-aghọgbu onwe ha. Jems 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi ya, ọ bụrụ na mmadụ ma otú ọ ga-esi mee ihe dị mma ma o meghị ya, o mehiela.+