Levitikọs 11:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu erikwala ézì+ n’ihi na ọbụ ụkwụ ya kebiri abụọ, gbawaakwa n’etiti, ma ọ naghị atagharị ọnụ. Ọ bụụrụ unu anụ na-adịghị ọcha. 8 Unu erila anụ ha ọ bụla. Unu emetụkwala ozu ha aka. Ha bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.+
7 Unu erikwala ézì+ n’ihi na ọbụ ụkwụ ya kebiri abụọ, gbawaakwa n’etiti, ma ọ naghị atagharị ọnụ. Ọ bụụrụ unu anụ na-adịghị ọcha. 8 Unu erila anụ ha ọ bụla. Unu emetụkwala ozu ha aka. Ha bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.+