-
Matiu 23:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, unu bụ ndị ihu abụọ. Unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu na-enye otu ụzọ n’ụzọ iri nke mkpá akwụkwọ mint nakwa mkpá akwụkwọ dil nakwa mkpụrụ kọmin,+ ma unu na-eleghara ihe ndị ka mkpa n’Iwu* anya, ya bụ, ikpe ziri ezi+ na ebere+ na ikwesị ntụkwasị obi. Unu kwesịrị ịna-enye otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ndị ahụ, ma unu ekwesịghị ileghara ihe ndị ka mkpa n’Iwu anya.+
-