Matiu 18:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O wee sị: “N’eziokwu, ana m asị unu, ọ bụrụ na unu agbanweghị dịrị ka ụmụntakịrị,+ o nweghị ihe ga-eme ka unu baa n’Alaeze eluigwe.+ Mak 10:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’eziokwu, ana m asị unu na onye ọ bụla na-anabataghị Alaeze Chineke otú nwatakịrị si anabata ihe emekataghị banye na ya.”+
3 O wee sị: “N’eziokwu, ana m asị unu, ọ bụrụ na unu agbanweghị dịrị ka ụmụntakịrị,+ o nweghị ihe ga-eme ka unu baa n’Alaeze eluigwe.+
15 N’eziokwu, ana m asị unu na onye ọ bụla na-anabataghị Alaeze Chineke otú nwatakịrị si anabata ihe emekataghị banye na ya.”+