Matiu 19:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe nwa okorobịa ahụ nụrụ ihe a, o wutere ya, ya alawa, n’ihi na o nwere ọtụtụ ihe.+ Mak 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma ihe a Jizọs zara ya adịghị ya mma. O wutere ya, ya alawa, n’ihi na o nwere ọtụtụ ihe.+