Matiu 19:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ana m asịkwa unu, ọ dịịrị kamel mfe isi n’anya agịga gafere karịa ọgaranya ịba n’Alaeze Chineke.”+ Mak 10:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ dịịrị kamel mfe isi n’anya agịga gafere karịa ọgaranya ịbanye n’Alaeze Chineke.”+
24 Ana m asịkwa unu, ọ dịịrị kamel mfe isi n’anya agịga gafere karịa ọgaranya ịba n’Alaeze Chineke.”+