-
2 Ihe E Mere 8:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ọ haziri ndị nchụàjà n’ìgwè n’ìgwè+ ka ha na-arụ ọrụ ha otú Devid nna ya kwuru ka e si na-arụ ha, haziekwa ndị Livaị maka ọrụ ha, ka ha na-eto Chineke,+ na-ejekwa ozi n’ihu ndị nchụàjà otú e kwuru ka a na-eme kwa ụbọchị. Ọ hazikwara ndị nche ọnụ ụzọ ámá n’ìgwè n’ìgwè ka ha na-eche ọnụ ụzọ ámá dị iche iche nche.+ Otú a ka Devid, onye nke ezi Chineke, kwuru ka a na-eme.
-