Aịzaya 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na a mụụrụ anyị otu nwa,+E nyere anyị otu nwa nwoke. Ọchịchị* ga-adị n’aka ya.*+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chi Bụ́ Dike,+ Nna Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi, Onyeisi Udo.
6 N’ihi na a mụụrụ anyị otu nwa,+E nyere anyị otu nwa nwoke. Ọchịchị* ga-adị n’aka ya.*+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chi Bụ́ Dike,+ Nna Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi, Onyeisi Udo.