Ọrụ Ndịozi 2:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’ihi ya, ka ndị Izrel niile mara n’eziokwu na Chineke mere ka Jizọs a unu kpọgidere n’osisi+ bụrụ Onyenwe anyị+ na Kraịst.” Ndị Filipaị 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 ka ire ọ bụla wee kwupụtakwa na Jizọs Kraịst bụ Onyenwe anyị,+ ka e wee nye Chineke Nna otuto.
36 N’ihi ya, ka ndị Izrel niile mara n’eziokwu na Chineke mere ka Jizọs a unu kpọgidere n’osisi+ bụrụ Onyenwe anyị+ na Kraịst.”