Luk 19:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ha ga-akụtu gị na ụmụ gị n’ala.+ Ha agaghịkwa ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya n’ime gị,+ n’ihi na ị ghọtaghị oge Chineke bịara kpee gị ikpe.”*
44 Ha ga-akụtu gị na ụmụ gị n’ala.+ Ha agaghịkwa ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya n’ime gị,+ n’ihi na ị ghọtaghị oge Chineke bịara kpee gị ikpe.”*