Matiu 24:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ọ nọ ọdụ n’Ugwu Oliv, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya naanị ha, sị ya: “Gwa anyị, olee mgbe ihe ndị a ga-eme? Gịnị ga-abụkwa ihe àmà nke ọnụnọ*+ gị na nke ọgwụgwụ oge a?”*+ Mak 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Gwa anyị, olee mgbe ihe ndị a ga-eme? Gịnị ga-abụkwa ihe àmà ga-egosi na ọgwụgwụ ihe ndị a niile eruola?”+
3 Mgbe ọ nọ ọdụ n’Ugwu Oliv, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya naanị ha, sị ya: “Gwa anyị, olee mgbe ihe ndị a ga-eme? Gịnị ga-abụkwa ihe àmà nke ọnụnọ*+ gị na nke ọgwụgwụ oge a?”*+
4 “Gwa anyị, olee mgbe ihe ndị a ga-eme? Gịnị ga-abụkwa ihe àmà ga-egosi na ọgwụgwụ ihe ndị a niile eruola?”+