12 N’ọgbọ unu niile, a ga-ebi nwa nwoke ọ bụla a mụrụ n’ụlọ gị úgwù n’ụbọchị nke asatọ.+ A ga-ebikwa nwoke ọ bụla bi n’ụlọ gị e ji ego zụta n’aka onye mba ọzọ úgwù, ya bụ, onye na-abụghị nwa* gị.
2 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na nwaanyị adị ime ma mụọ nwa nwoke, nwaanyị ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa, otú ọ na-abụ onye na-adịghị ọcha mgbe ọ na-ahụ nsọ ya.+3 N’ụbọchị nke asatọ, a ga-ebi nwa nwoke ahụ úgwù.+