35 N’ihi ya, na-echenụ nche, n’ihi na unu amaghị mgbe nna nwe ụlọ ga-abịa,+ ma ọ̀ bụ ná mgbede, ma ọ̀ bụ n’etiti abalị, ma ọ̀ bụ tupu chi abọwa,* ma ọ̀ bụ n’ụtụtụ,+
16 Ha nọkwa na-asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: “Dakwasịnụ anyị+ ma chebe anyị ka Chineke, onye nọ n’ocheeze ahụ, ghara ịhụ anyị,+ ka Nwa Atụrụ ahụ gharakwa iwesa anyị iwe ya,+17 n’ihi na oké ụbọchị ha ga-ewe iwe eruola,+ ònyekwa ka a ga-azọpụta?”*+
15 Anụkwara m olu sịrị: “Ana m abịa ka onye ohi.+ Onye mụ anya,+ nke a na-anaraghịkwa uwe ya, ga-enwe obi ụtọ, n’ihi na ọ gaghị agba ọtọ na-ejegharị, ndị mmadụ ahụ ya, ihere emee ya.”+