15Ozugbo o ruru n’isi ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye na ndị odeakwụkwọ, ya bụ, ndị Sanhedrin* niile, gbara izu. Ha wee kee Jizọs agbụ, kpụrụ ya pụọ ma nyefee ya n’aka Paịlet.+
28 Ha wee kpụrụ Jizọs si n’ụlọ Kayafas gaa n’ụlọ gọvanọ.+ Ọ bụzi isi ụtụtụ. Ma, ha abanyeghị n’ụlọ gọvanọ ka ha ghara imerụ onwe ha,+ ka ha nwee ike iri nri Ememme Ngabiga.