Aịzaya 53:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị mmadụ ledara ya anya, zerekwa ya.+ Ọ ma gbasara ihe mgbu, marakwa ihe ọrịa bụ. Ọ dị ka à ga-asị na e zoro ihu ya ezo ka anyị ghara ịhụ ya.* E ledara ya anya. Anyị ejighịkwa ya kpọrọ ihe.+
3 Ndị mmadụ ledara ya anya, zerekwa ya.+ Ọ ma gbasara ihe mgbu, marakwa ihe ọrịa bụ. Ọ dị ka à ga-asị na e zoro ihu ya ezo ka anyị ghara ịhụ ya.* E ledara ya anya. Anyị ejighịkwa ya kpọrọ ihe.+