Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 27:20, 21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ma, ndị isi nchụàjà na ndị okenye gwara ìgwè mmadụ ahụ ka ha kwuo ka e gbuo Jizọs,+ hapụrụ ha Barabas.+ 21 Gọvanọ ahụ jụrụ ha, sị: “Ònye n’ime ha abụọ ka unu chọrọ ka m hapụrụ unu?” Ha asị: “Barabas.”

  • Mak 15:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ma ndị isi nchụàjà ahụ mere ka ìgwè mmadụ ahụ mewe aghara ka ọ hapụrụ ha Barabas, kama ịhapụ Jizọs.+

  • Jọn 18:40
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 40 Ha wee tie mkpu ọzọ, sị: “Ahapụla nwoke a, kama hapụrụ anyị Barabas!” Ma, Barabas bụ onye ohi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya