Aịzaya 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị nọbu na-agagharị n’ọchịchịrịAhụla ezigbo ìhè. Ìhè nwukwaaraNdị bi n’obodo gbara oké ọchịchịrị.+ Matiu 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị nọ n’ọchịchịrị hụrụ ezigbo ìhè, ìhè+ nwukwaara ndị nọ n’ebe ọnwụ dị ka ọchịchịrị nke kpuchiri ndị mmadụ.”+
2 Ndị nọbu na-agagharị n’ọchịchịrịAhụla ezigbo ìhè. Ìhè nwukwaaraNdị bi n’obodo gbara oké ọchịchịrị.+
16 Ndị nọ n’ọchịchịrị hụrụ ezigbo ìhè, ìhè+ nwukwaara ndị nọ n’ebe ọnwụ dị ka ọchịchịrị nke kpuchiri ndị mmadụ.”+