Matiu 27:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Otú ahụkwa ka ndị ohi ahụ a kpọgidere n’osisi n’akụkụ ya si na-akparị ya.+ Mak 15:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ka Kraịst, Eze Izrel, si n’osisi ịta ahụhụ* rịdata ugbu a, ka anyị hụ ma kwere.”+ Ndị ahụ a kpọgidere n’osisi n’akụkụ ya nọkwa na-akparị ya.+
32 Ka Kraịst, Eze Izrel, si n’osisi ịta ahụhụ* rịdata ugbu a, ka anyị hụ ma kwere.”+ Ndị ahụ a kpọgidere n’osisi n’akụkụ ya nọkwa na-akparị ya.+