Aịzaya 11:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anụ ọhịa wolf* na nwa atụrụ ga-anọkọ n’udo.+ Agụ owuru na nwa ewu ga-amakpukọkwa. Nwa ehi na ọdụm na anụ gbara agba ga-anọkọkwa.*+ Nwatakịrị ga na-edukwa ha. Aịzaya 35:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ala ịkpa na ala kpọrọ nkụ ga-enwe aṅụrị.+ Ọzara ga-aṅụrịkwa ọṅụ, okooko osisi ga-ejukwa eju na ya.+ Aịzaya 65:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na m na-eke eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghịzi echeta ihe niile mere na mbụ. Ha agaghị abatakwa n’obi.+ Ọrụ Ndịozi 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Enwekwara m olileanya otú ndị a nwere, na Chineke ga-akpọlite ndị ezi omume na ndị ajọ omume nwụrụ anwụ.+ Mkpughe 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ahụkwara m eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ,+ n’ihi na eluigwe mbụ na ụwa mbụ alaala n’iyi,+ oké osimiri+ adịghịkwa.
6 Anụ ọhịa wolf* na nwa atụrụ ga-anọkọ n’udo.+ Agụ owuru na nwa ewu ga-amakpukọkwa. Nwa ehi na ọdụm na anụ gbara agba ga-anọkọkwa.*+ Nwatakịrị ga na-edukwa ha.
35 Ala ịkpa na ala kpọrọ nkụ ga-enwe aṅụrị.+ Ọzara ga-aṅụrịkwa ọṅụ, okooko osisi ga-ejukwa eju na ya.+
17 N’ihi na m na-eke eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghịzi echeta ihe niile mere na mbụ. Ha agaghị abatakwa n’obi.+
15 Enwekwara m olileanya otú ndị a nwere, na Chineke ga-akpọlite ndị ezi omume na ndị ajọ omume nwụrụ anwụ.+
21 Ahụkwara m eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ,+ n’ihi na eluigwe mbụ na ụwa mbụ alaala n’iyi,+ oké osimiri+ adịghịkwa.