-
Luk 8:2, 3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 ha na ụmụ nwaanyị ụfọdụ a gwọrọ ọrịa dị iche iche, chụpụkwa ndị mmụọ ọjọọ ji ha. Ụmụ nwaanyị ndị ahụ bụ: Meri onye a na-akpọ Magdalin, onye mmụọ ọjọọ asaa si n’ahụ́ ya pụta, 3 Joana+ nwunye Kuza, bụ́ nwoke na-elekọta ụlọ Herọd, Suzana na ọtụtụ ụmụ nwaanyị ndị ọzọ, ndị ji ihe ha nwere na-ejere ya na ndịozi ya ozi.+
-