Matiu 27:61 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 61 Ma Meri Magdalin na Meri nke ọzọ nọgidere ebe ahụ, nọdụ ala n’ihu ili ahụ.+ Mak 15:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ma Meri Magdalin na Meri nne Josis nọ na-ele anya n’ebe ahụ e liri ya.+