Jọn 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na Nna m hụrụ Ọkpara ya n’anya,+ na-egosikwa ya ihe niile ọ na-eme. Ọ ga-egosikwa ya ọrụ ndị karịrị ọrụ ndị a, ka o wee ju unu anya.+ Jọn 15:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Otú Nna m hụrụ m n’anya+ ka m hụkwara unu n’anya. Na-emenụ ihe ga-eme ka m na-ahụ unu n’anya. 10 Ọ bụrụ na unu ana-eme ihe m nyere n’iwu, unu ga-abụ ndị m hụrụ n’anya, otú ahụ m mere ihe Nna m nyere n’iwu wee bụrụ onye ọ hụrụ n’anya.
20 N’ihi na Nna m hụrụ Ọkpara ya n’anya,+ na-egosikwa ya ihe niile ọ na-eme. Ọ ga-egosikwa ya ọrụ ndị karịrị ọrụ ndị a, ka o wee ju unu anya.+
9 Otú Nna m hụrụ m n’anya+ ka m hụkwara unu n’anya. Na-emenụ ihe ga-eme ka m na-ahụ unu n’anya. 10 Ọ bụrụ na unu ana-eme ihe m nyere n’iwu, unu ga-abụ ndị m hụrụ n’anya, otú ahụ m mere ihe Nna m nyere n’iwu wee bụrụ onye ọ hụrụ n’anya.