-
2 Ndị Eze 17:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ma, mba nke ọ bụla mere chi nke ya, dowe ya n’ụlọ arụsị ndị dị n’ebe ndị dị elu ndị Sameria rụrụ. Mba nke ọ bụla mere otú ahụ n’obodo ha bi.
-