Nehemaya 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Elayashib+ nnukwu onye nchụàjà na ụmụnne ya, bụ́ ndị nchụàjà, malitere ịrụ Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ.+ Ha doro ya nsọ*+ ma tinye ibo ụzọ ya niile. Ha doro ya nsọ ruo n’Ụlọ Nche Mia,+ ruokwa n’Ụlọ Nche Hananel.+
3 Elayashib+ nnukwu onye nchụàjà na ụmụnne ya, bụ́ ndị nchụàjà, malitere ịrụ Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ.+ Ha doro ya nsọ*+ ma tinye ibo ụzọ ya niile. Ha doro ya nsọ ruo n’Ụlọ Nche Mia,+ ruokwa n’Ụlọ Nche Hananel.+