6 Ma, ka unu wee mara na Nwa nke mmadụ nwere ikike n’ụwa ịgbaghara mmehie—” ọ gwara onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: “Bilie, buru àkwà gị lawa n’ụlọ gị.”+
10 Ma, ka unu wee mara na Nwa nke mmadụ+ nwere ikike ịgbaghara mmehie n’ụwa—”+ ọ gwara onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: 11 “Ana m asị gị, Bilie, buru àkwà gị lawa n’ụlọ gị.”
24 Ma, ka unu wee mara na Nwa nke mmadụ nwere ikike n’ụwa ịgbaghara mmehie—” ọ gwara nwoke ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: “Ana m asị gị, Bilie buru àkwà* gị, lawa n’ụlọ gị.”+