-
Ọrụ Ndịozi 17:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 N’ihi na ọ bụ ya nyere anyị ndụ, meekwa ka anyị na-eje ije, na-adịkwa ndụ, otú ahụ ụfọdụ n’ime unu ndị na-ede uri kwuru, sị: ‘N’ihi na anyị niile bụ ụmụ ya.’
-