5 N’oge ahụ, ndị nọ na Jeruselem na Judia niile na obodo niile dị gburugburu Osimiri Jọdan na-agakwuru ya.+6 O wee na-eme ha baptizim* n’Osimiri Jọdan,+ ha ana-ekwupụta mmehie ha n’ihu ọha.
20 n’ihi na Herọd na-atụ Jọn egwu maka na ọ ma na ọ bụ onye ezi omume na onye dị nsọ,+ ọ nọkwa na-echebe ya. Mgbe ọ bụla ọ nụrụ ihe Jọn kwuru, ọ naghị ama ihe ọ ga-eme. Ma, ọ na-eji obi ụtọ ege ya ntị.