26 “Werenụ akwụkwọ Iwu a+ dowe n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu. Ọ ga-abụ ihe akaebe a ga-eji ekpe unu ikpe. 27 N’ihi na ama m nke ọma na unu bụ ndị nnupụisi+ na ndị isi ike.+ Ọ bụrụ na unu na-enupụrụ Jehova isi otú a mgbe m ka nọ ndụ, unu ga-aka enupụ isi ma m nwụọ.