Luk 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma mgbe ìgwè mmadụ ahụ matara, ha chọọrọ ya gawa. Ọ nabatakwara ha nke ọma, malite ịgwa ha gbasara Alaeze Chineke. Ọ gwọkwara ndị ahụ́ na-adịghị.+
11 Ma mgbe ìgwè mmadụ ahụ matara, ha chọọrọ ya gawa. Ọ nabatakwara ha nke ọma, malite ịgwa ha gbasara Alaeze Chineke. Ọ gwọkwara ndị ahụ́ na-adịghị.+