Matiu 14:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma, Jizọs gwara ha ozugbo, sị: “Nweenụ obi ike. Ọ bụ m. Unu atụla egwu.”+ Mak 6:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 n’ihi na ha niile hụrụ ya, obi amapụ ha. Ma, ọ gwara ha okwu ozugbo, sị: “Nweenụ obi ike. Ọ bụ m. Unu atụla egwu.”+
50 n’ihi na ha niile hụrụ ya, obi amapụ ha. Ma, ọ gwara ha okwu ozugbo, sị: “Nweenụ obi ike. Ọ bụ m. Unu atụla egwu.”+