-
Jọn 1:38Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 Jizọs wee tụgharịa hụ ka ha na-eso ya, ya asị ha: “Gịnị ka unu na-achọ?” Ha sịrị ya: “Rabaị (nke pụtara “Onye Ozizi”), olee ebe i bi?”
-