Jọn 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Onye ọ bụla ṅụrụ mmiri m ga-enye ya, mmiri agakwaghị agụ ya ọzọ,+ kama mmiri m ga-enye ya ga-aghọ n’ime ya isi iyi nke na-asọpụta mmiri na-enye ndụ ebighị ebi.”+ Jọn 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ha ga-amata gị,* onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+ Ndị Rom 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi na ụgwọ ọrụ mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye Chineke si n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị+ na-enye bụ ndụ ebighị ebi.+
14 Onye ọ bụla ṅụrụ mmiri m ga-enye ya, mmiri agakwaghị agụ ya ọzọ,+ kama mmiri m ga-enye ya ga-aghọ n’ime ya isi iyi nke na-asọpụta mmiri na-enye ndụ ebighị ebi.”+
3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ha ga-amata gị,* onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+
23 N’ihi na ụgwọ ọrụ mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye Chineke si n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị+ na-enye bụ ndụ ebighị ebi.+