Abụ Ọma 78:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ nọ na-eme ka mana na-ezoro ha ka mmiri ka ha rie. O nyere ha nri si n’eluigwe.+ Abụ Ọma 105:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ha rịọrọ ya anụ, ya ezitere ha nnụnụ kwel.+ O nyere ha achịcha si n’eluigwe, ha erie rijuo afọ.+