Jọn 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Nọgidenụ n’ime m, m ga-anọgidekwa n’ime unu. Otú ahụ alaka na-enweghị ike ịmị mkpụrụ n’onwe ya ma ọ bụrụ na ọ dịgideghị n’osisi vaịn, ka unu na-enweghịkwa ike ịmị mkpụrụ ma ọ bụrụ na unu anọgideghị n’ime m.+
4 Nọgidenụ n’ime m, m ga-anọgidekwa n’ime unu. Otú ahụ alaka na-enweghị ike ịmị mkpụrụ n’onwe ya ma ọ bụrụ na ọ dịgideghị n’osisi vaịn, ka unu na-enweghịkwa ike ịmị mkpụrụ ma ọ bụrụ na unu anọgideghị n’ime m.+